[Audio]: Jennifer Eliogu – Onulu Ube Nwanne

Trendnotch
4 Min Read

Jennifer Eliogu – Onulu Ube Nwanne

Jennifer Eliogu (Ugoeze) From Silk Project Ent is Out with Another Solid Hit Tagged “Onulu Ube Nwanne” Mp3 Download, Check Out this Song and Drop your Review About it Below ASAP.

Listen, Download & Enjoy

Download Onulu Ube Nwanne Mp3 by Jennifer Eliogu

 

Onulu Ube Nwanne Lyrics by Jennifer Eliogu

Obu gịnị ka mmelu iji kpụrụ m n onu
Obu gịnị ka mmelu iji kpo mụ asị

Okwa mụ na gị bu nwanne, onye jebe okporo ibe ya
Onye iro bịa we tinye ọ gbaghara

Na mụ na gị bụ nwanne, onye ri be onye tu ibe ya
Na ọkwa nwanne ozu na awụ ozu arụ (Aje!)

Agbụ gba na me eeh he, na mụ na nwanne m edozi go
Agbụ gba na me eeh eh eh eh he, na mụ na nwanne m edozi go

Iwe gị dị ọkụ dajụọ (ọ dị na obi mụọ oh!)

Onulu Ube, Onulu Ube, Onulu Ube Nwanne Agbana Oso

Onulu Ube, Onulu Ube, Onulu Ube Nwanne Agbana Oso

Ákwá nwanne yi ná ebe, Ona e mekwa gi na obi? (hey ya ah!)

Izuu ka mma na nneji ka ịma lụ, ma ná ina agba nwanne gị ama

Nkà ari rịa aga eri zi ọ nwe fa (mba nụ)

Igbo n’ile bu nwanne, onye jebe odulu ibe ya

Chukwu ekwe na ndị iro mụọ anyi amụ

Na mụ na gị bụ nwanne, onye ri be onye tu ibe ya
Na ọkwa nwanne ozu na awụ ozu arụ

Agbụ gba na me eeh he, na mụ na nwanne m edozi go (Igbo unu ana a nụkwa ọnụ mụ o.. Unu ana anụ?)
Agbụ gba na me eeh eh eh eh he, na mụ na nwanne m edozi go

Iwe gị dị ọkụ dajụọ biko! (ọ dị na obi mụọ oh!)

Onulu Ube, Onulu Ube, Onulu Ube Nwanne Agbana Oso

Onulu Ube na mụ na yi bu nwanne o (Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)

Iwe nwanne eru na ọkpụkpụ ife m melu gi gbahara o (Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)

Nwanne maru nwanne na mbọ si nwanne oyi ana a (Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)

Aye e mama ina anụ ka ogene m na aha (Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)

Ayee e ugo eze na o mu na ekwu (Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)

Maka nwanne amaka dọọ
Na nwanne amaka dọọ (Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)
Maka nwanne amaka dọọ
Na nwanne amaka (Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)

Agbụ gba na me eeh he, na mụ na nwanne m edozi go (na mụ na yi bu nwanne)
Agbụ gba na me eeh eh eh eh he, na mụ na nwanne m edozi go
Iwe gị dị ọkụ dajụọ biko! (ọ dị na obi mụọ oh!)

Onulu Ube, Onulu Ube, Onulu Ube Nwanne Agbana Oso!

Share this Article
adbanner